-
1 Ndị Eze 3:26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 Ozugbo ahụ, nwaanyị nwa ya bụ nke dị ndụ rịọrọ eze ka o gee ya ntị, n’ihi na obi nwa mewere ya. Ọ sịrị: “Biko, onyenwe m, kunyenụ ya nwa ahụ dị ndụ. Unu egbula ya.” Ma nwaanyị nke ọzọ ahụ nọ na-asị: “Ọ gaghị abụ nke gị, ọ gaghịkwa abụ nke m. Kpọwaanụ ya ụzọ abụọ!”
-