1 Ndị Eze 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Elihoref na Ahaịja, ụmụ Shaịsha, bụ ndị odeakwụkwọ.+ Jehoshafat+ nwa Ahaịlọd bụ onye na-edekọ ihe.