1 Ndị Eze 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ahaịsha bụ onye na-elekọta obí eze. Adọnaịram+ nwa Abda bụkwa onyeisi ndị eze manyere ka ha na-arụrụ ya ọrụ.+
6 Ahaịsha bụ onye na-elekọta obí eze. Adọnaịram+ nwa Abda bụkwa onyeisi ndị eze manyere ka ha na-arụrụ ya ọrụ.+