1 Ndị Eze 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Onye ọzọ bụ Beana nwa Ahaịlọd, onye na-elekọta Teanak, Megido,+ na Bet-shian,+ nke dị nso na Zaretan na ndịda ndịda Jezril, malite na Bet-shian ruo Ebel-mehola, ruokwa na Jọkmiam.+
12 Onye ọzọ bụ Beana nwa Ahaịlọd, onye na-elekọta Teanak, Megido,+ na Bet-shian,+ nke dị nso na Zaretan na ndịda ndịda Jezril, malite na Bet-shian ruo Ebel-mehola, ruokwa na Jọkmiam.+