1 Ndị Eze 4:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Solomọn nọkwa na-achị obodo niile dị malite n’Osimiri Yufretis+ ruo n’ala ndị Filistia, ruokwa n’ókè Ijipt. Ha nọ na-atụrụ ya ụtụ, na-ejekwara ya ozi oge niile ọ dị ndụ.+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:21 ‘Ezi Ala’, p. 16
21 Solomọn nọkwa na-achị obodo niile dị malite n’Osimiri Yufretis+ ruo n’ala ndị Filistia, ruokwa n’ókè Ijipt. Ha nọ na-atụrụ ya ụtụ, na-ejekwara ya ozi oge niile ọ dị ndụ.+