1 Ndị Eze 4:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụ Solomọn na-achị ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis,+ malite na Tifsa ruo Gaza.+ Ọ na-achịkwa ndị eze niile nọ n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis. Udo dị n’obodo ya niile, ya na obodo ndị ha na ha gbara agbata obi dịkwa ná mma.+
24 Ọ bụ Solomọn na-achị ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis,+ malite na Tifsa ruo Gaza.+ Ọ na-achịkwa ndị eze niile nọ n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Yufretis. Udo dị n’obodo ya niile, ya na obodo ndị ha na ha gbara agbata obi dịkwa ná mma.+