1 Ndị Eze 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe Haịram eze Taya+ nụrụ na e teela Solomọn mmanụ ka ọ bụrụ eze ga-anọchi nna ya, o ziri ndị na-ejere ya ozi ka ha gaa hụ Solomọn maka na Haịram na Devid bụ enyi* kemgbe ụwa.+
5 Mgbe Haịram eze Taya+ nụrụ na e teela Solomọn mmanụ ka ọ bụrụ eze ga-anọchi nna ya, o ziri ndị na-ejere ya ozi ka ha gaa hụ Solomọn maka na Haịram na Devid bụ enyi* kemgbe ụwa.+