1 Ndị Eze 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Ị manụ nke ọma na e kweghị ka Devid nna m rụọ ụlọ a ga-anọ na-eto aha Jehova bụ́ Chineke ya n’ihi ọtụtụ agha ọ nọ na-alụso ndị iro ya. Ma, Jehova mere ka o merie ha niile.+
3 “Ị manụ nke ọma na e kweghị ka Devid nna m rụọ ụlọ a ga-anọ na-eto aha Jehova bụ́ Chineke ya n’ihi ọtụtụ agha ọ nọ na-alụso ndị iro ya. Ma, Jehova mere ka o merie ha niile.+