1 Ndị Eze 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova bụ́ Chineke m emeekwala ugbu a ka m zuoro ndị iro m ike gbaa gburugburu.+ O nweghị onye na-abịa ịlụso m agha. O nweghịkwa ihe anyị na-atụ ụjọ ya.+
4 Jehova bụ́ Chineke m emeekwala ugbu a ka m zuoro ndị iro m ike gbaa gburugburu.+ O nweghị onye na-abịa ịlụso m agha. O nweghịkwa ihe anyị na-atụ ụjọ ya.+