1 Ndị Eze 5:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe Haịram nụrụ ihe Solomọn kwuru, obi bụ ya sọ aṅụrị, ya asị: “Ka e too Jehova taa, n’ihi na o nyere Devid nwa ma ihe ka ọ chịwa ndị a dị ọtụtụ!”+
7 Mgbe Haịram nụrụ ihe Solomọn kwuru, obi bụ ya sọ aṅụrị, ya asị: “Ka e too Jehova taa, n’ihi na o nyere Devid nwa ma ihe ka ọ chịwa ndị a dị ọtụtụ!”+