1 Ndị Eze 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Solomọn nọkwa na-ebunye Haịram nri ya na ezinụlọ ya na-eri. Ọ na-ebunye ya ọka wit dị puku kọọ* iri abụọ (20,000) nakwa ọmarịcha mmanụ oliv dị kọọ iri abụọ. Ihe a ka Solomọn na-ebunye Haịram kwa afọ.+
11 Solomọn nọkwa na-ebunye Haịram nri ya na ezinụlọ ya na-eri. Ọ na-ebunye ya ọka wit dị puku kọọ* iri abụọ (20,000) nakwa ọmarịcha mmanụ oliv dị kọọ iri abụọ. Ihe a ka Solomọn na-ebunye Haịram kwa afọ.+