1 Ndị Eze 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ na-ezigakwa puku mmadụ iri puku mmadụ iri na Lebanọn, ha na-agbanwekwa ibe ha kwa ọnwa. Ha na-anọ otu ọnwa na Lebanọn, nọọkwa ọnwa abụọ n’ụlọ ha. Adọnaịram+ bụ onyeisi ndị eze manyere ka ha na-arụrụ ya ọrụ.
14 Ọ na-ezigakwa puku mmadụ iri puku mmadụ iri na Lebanọn, ha na-agbanwekwa ibe ha kwa ọnwa. Ha na-anọ otu ọnwa na Lebanọn, nọọkwa ọnwa abụọ n’ụlọ ha. Adọnaịram+ bụ onyeisi ndị eze manyere ka ha na-arụrụ ya ọrụ.