1 Ndị Eze 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 O nwekwara ndị isi na-enyere ya aka,+ ndị na-elekọta ọrụ ya. Ha na-ahụ maka ndị na-arụ ọrụ. Ha dị puku atọ na narị atọ (3,300). 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:16 Ụlọ Nche,12/1/2005, p. 19
16 O nwekwara ndị isi na-enyere ya aka,+ ndị na-elekọta ọrụ ya. Ha na-ahụ maka ndị na-arụ ọrụ. Ha dị puku atọ na narị atọ (3,300).