1 Ndị Eze 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị na-arụrụ Solomọn ụlọ na ndị na-arụrụ Haịram ụlọ nakwa ndị Gibal+ wara nkume ndị ahụ. Ọ bụkwa ha kwadebere osisi na nkume ndị a ga-eji rụọ ụlọ ahụ.
18 Ndị na-arụrụ Solomọn ụlọ na ndị na-arụrụ Haịram ụlọ nakwa ndị Gibal+ wara nkume ndị ahụ. Ọ bụkwa ha kwadebere osisi na nkume ndị a ga-eji rụọ ụlọ ahụ.