1 Ndị Eze 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Solomọn malitere ịrụ ụlọ Jehova*+ n’afọ nke narị anọ na iri asatọ (480) ndị Izrel si n’Ijipt pụta,+ ya bụ, n’afọ nke anọ n’ọchịchị Solomọn n’Izrel, n’ọnwa Ziv,*+ (ya bụ, n’ọnwa nke abụọ).
6 Solomọn malitere ịrụ ụlọ Jehova*+ n’afọ nke narị anọ na iri asatọ (480) ndị Izrel si n’Ijipt pụta,+ ya bụ, n’afọ nke anọ n’ọchịchị Solomọn n’Izrel, n’ọnwa Ziv,*+ (ya bụ, n’ọnwa nke abụọ).