1 Ndị Eze 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ bụ nkume ndị a wapụtara ebe a na-awa nkume ka e ji rụọ ụlọ ahụ.+ N’ihi ya, n’oge niile a na-arụ ya, a nụghị ụda hama ma ọ bụ anyụike ma ọ bụ ngwá ọrụ ọ bụla e ji ígwè rụọ.
7 Ọ bụ nkume ndị a wapụtara ebe a na-awa nkume ka e ji rụọ ụlọ ahụ.+ N’ihi ya, n’oge niile a na-arụ ya, a nụghị ụda hama ma ọ bụ anyụike ma ọ bụ ngwá ọrụ ọ bụla e ji ígwè rụọ.