1 Ndị Eze 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Ọ bụrụ na i soro ntụziaka m, na-eme ihe ndị m kpebiri, na-edebekwa iwu m,+ m ga-emere gị ihe m kwere Devid nna gị ná nkwa gbasara ụlọ a ị na-arụ.+
12 “Ọ bụrụ na i soro ntụziaka m, na-eme ihe ndị m kpebiri, na-edebekwa iwu m,+ m ga-emere gị ihe m kwere Devid nna gị ná nkwa gbasara ụlọ a ị na-arụ.+