1 Ndị Eze 6:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 O ji osisi sida dị mbadamba rụọ ime ahụ́ ụlọ ahụ. O jikwa osisi machie ime ya, malite n’ala ya ruo n’uko ya e ji ogologo osisi rụọ. O ji osisi junipa dị mbadamba machie ala ụlọ ahụ.+
15 O ji osisi sida dị mbadamba rụọ ime ahụ́ ụlọ ahụ. O jikwa osisi machie ime ya, malite n’ala ya ruo n’uko ya e ji ogologo osisi rụọ. O ji osisi junipa dị mbadamba machie ala ụlọ ahụ.+