1 Ndị Eze 6:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 O jikwa osisi sida dị mbadamba rụọ ebe azụ azụ ụlọ ahụ. Ebe ahụ dị kubit iri abụọ. O ji osisi sida rụọ ya, malite n’ala ya ruo n’uko ya. Ọ rụkwara ọnụ ụlọ dị n’ime ime,+ bụ́ Ebe Kacha Nsọ.+
16 O jikwa osisi sida dị mbadamba rụọ ebe azụ azụ ụlọ ahụ. Ebe ahụ dị kubit iri abụọ. O ji osisi sida rụọ ya, malite n’ala ya ruo n’uko ya. Ọ rụkwara ọnụ ụlọ dị n’ime ime,+ bụ́ Ebe Kacha Nsọ.+