1 Ndị Eze 7:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ kpụrụ ogidi ọla kọpa abụọ.+ Ogo nke ọ bụla n’ime ogidi ndị ahụ dị kubit iri na asatọ. E jirikwa eriri e ji atụ̀ ihe tụọ nke ọ bụla n’ime ogidi abụọ ahụ gburugburu, ọ dị kubit iri na abụọ.+
15 Ọ kpụrụ ogidi ọla kọpa abụọ.+ Ogo nke ọ bụla n’ime ogidi ndị ahụ dị kubit iri na asatọ. E jirikwa eriri e ji atụ̀ ihe tụọ nke ọ bụla n’ime ogidi abụọ ahụ gburugburu, ọ dị kubit iri na abụọ.+