-
1 Ndị Eze 7:30Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
30 Nke ọ bụla n’ime ihe ndị ahụ e ji ebu ihe nwere ụkwụ anọ e ji ọla kọpa mee nakwa ebe a kwụnyere ha e jikwa ọla kọpa mee. Ha nwekwara ihe anọ ndị dị n’akụkụ anọ na-ejide ụkwụ ha. Ihe anọ ahụ dịkwa n’okpuru otu efere. E jikwa ihe a kpara akpa dị okirikiri chọọ ha mma.
-