-
1 Ndị Eze 7:31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Si n’ala efere ahụ ruo n’ọnụ ya dị otu kubit. Ọnụ ya dị okirikiri. Ihe e ji ekwuchi ya yiri okpueze, dịrịkwa otu kubit na ọkara. E nwekwara ihe ndị a tụrụ n’ihe ahụ e ji ekwuchi ya. Ihe ahụ e ji ebu ihe adịghị okirikiri, kama, o nwere akụkụ anọ.
-