1 Ndị Eze 7:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Otú a ka o si rụọ ihe iri ahụ e ji ebu ihe.+ Otú e si kpụọ otu ka e si kpụọ ibe ya.+ Ha hà otu, yiekwa ibe ha.
37 Otú a ka o si rụọ ihe iri ahụ e ji ebu ihe.+ Otú e si kpụọ otu ka e si kpụọ ibe ya.+ Ha hà otu, yiekwa ibe ha.