1 Ndị Eze 7:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 nakwa narị ihe yiri mkpụrụ pomigranet anọ (400)+ maka ihe abụọ ahụ a kpara akpa. Ahịrị abụọ nke ihe yiri mkpụrụ pomigranet dị na nke ọ bụla n’ihe abụọ ahụ a kpara akpa. E ji ha chọọ ihe abụọ ahụ yiri ọkwá a kpụkwasịrị n’elu ogidi abụọ ahụ mma.
42 nakwa narị ihe yiri mkpụrụ pomigranet anọ (400)+ maka ihe abụọ ahụ a kpara akpa. Ahịrị abụọ nke ihe yiri mkpụrụ pomigranet dị na nke ọ bụla n’ihe abụọ ahụ a kpara akpa. E ji ha chọọ ihe abụọ ahụ yiri ọkwá a kpụkwasịrị n’elu ogidi abụọ ahụ mma.