1 Ndị Eze 8:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Eze Solomọn na ndị Izrel niile a kpọrọ ka ha bịa nnọkọ ahụ nọ n’ihu Igbe ahụ. Atụrụ na ehi a chụrụ n’àjà+ karịkwara akarị nke na e nweghị ike ịgụta ha ọnụ.
5 Eze Solomọn na ndị Izrel niile a kpọrọ ka ha bịa nnọkọ ahụ nọ n’ihu Igbe ahụ. Atụrụ na ehi a chụrụ n’àjà+ karịkwara akarị nke na e nweghị ike ịgụta ha ọnụ.