1 Ndị Eze 8:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 ‘Malite n’ụbọchị m si n’Ijipt kpọpụta ndị Izrel bụ́ ndị m, ọ dịghị obodo m họọrọ n’ebo niile n’Izrel ka a rụọ ụlọ a ga-anọ na-eto aha m.+ Ma, ahọrọla m Devid ka ọ chịwa ndị Izrel bụ́ ndị m.’
16 ‘Malite n’ụbọchị m si n’Ijipt kpọpụta ndị Izrel bụ́ ndị m, ọ dịghị obodo m họọrọ n’ebo niile n’Izrel ka a rụọ ụlọ a ga-anọ na-eto aha m.+ Ma, ahọrọla m Devid ka ọ chịwa ndị Izrel bụ́ ndị m.’