1 Ndị Eze 8:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Jehova emezuokwala nkwa o kwere, n’ihi na anọchiela m Devid nna m, m nọkwa n’ocheeze Izrel, otú Jehova kwere ná nkwa. Arụọkwala m ụlọ a ga-anọ na-eto aha Jehova bụ́ Chineke Izrel.+
20 Jehova emezuokwala nkwa o kwere, n’ihi na anọchiela m Devid nna m, m nọkwa n’ocheeze Izrel, otú Jehova kwere ná nkwa. Arụọkwala m ụlọ a ga-anọ na-eto aha Jehova bụ́ Chineke Izrel.+