1 Ndị Eze 8:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Solomọn bịaziri guzoro n’ihu ebe ịchụàjà Jehova, n’ihu ndị Izrel niile, gbasaa aka ya abụọ chee ha n’eluigwe.+
22 Solomọn bịaziri guzoro n’ihu ebe ịchụàjà Jehova, n’ihu ndị Izrel niile, gbasaa aka ya abụọ chee ha n’eluigwe.+