1 Ndị Eze 8:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 O kwuziri, sị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel, ọ dịghị Chi dị ka gị+ n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa. Gị na mmadụ gbaa ndụ, ị na-emezu ihe unu kwekọrịtara. Ị na-egosikwa ndị ohu gị na ị hụrụ ha n’anya,*+ ya bụ, ndị ji obi ha niile na-eme ihe i kwuru.+
23 O kwuziri, sị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel, ọ dịghị Chi dị ka gị+ n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa. Gị na mmadụ gbaa ndụ, ị na-emezu ihe unu kwekọrịtara. Ị na-egosikwa ndị ohu gị na ị hụrụ ha n’anya,*+ ya bụ, ndị ji obi ha niile na-eme ihe i kwuru.+