1 Ndị Eze 8:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 I mezuola nkwa i kwere ohu gị Devid bụ́ nna m. I ji ọnụ gị kwe ya nkwa a. I jirikwala aka gị mezuo ya taa.+
24 I mezuola nkwa i kwere ohu gị Devid bụ́ nna m. I ji ọnụ gị kwe ya nkwa a. I jirikwala aka gị mezuo ya taa.+