1 Ndị Eze 8:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Biko, nụrụ arịrịọ ohu gị na-arịọ gị ka i meere ya amara, nụrụkwa nke ndị Izrel bụ́ ndị gị ga-eche ihu ebe a na-arịọ. Nọrọ n’eluigwe ebe i bi nụ ya.+ Biko, nụ ya ma gbaghara.+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:30 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 123 Teta!,7/2011, p. 24
30 Biko, nụrụ arịrịọ ohu gị na-arịọ gị ka i meere ya amara, nụrụkwa nke ndị Izrel bụ́ ndị gị ga-eche ihu ebe a na-arịọ. Nọrọ n’eluigwe ebe i bi nụ ya.+ Biko, nụ ya ma gbaghara.+