1 Ndị Eze 8:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 “Ọ bụrụ na ndị iro emerie ndị Izrel bụ́ ndị gị n’ihi na ha na-emehie gị,+ ha emechaa lọghachikwute gị ma bịa nọrọ n’ụlọ a too aha gị,+ kpee ekpere, rịọkwa gị arịrịọ ka i meere ha amara,+
33 “Ọ bụrụ na ndị iro emerie ndị Izrel bụ́ ndị gị n’ihi na ha na-emehie gị,+ ha emechaa lọghachikwute gị ma bịa nọrọ n’ụlọ a too aha gị,+ kpee ekpere, rịọkwa gị arịrịọ ka i meere ha amara,+