1 Ndị Eze 8:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 biko, nọrọ n’eluigwe ebe i bi+ nụrụ, gbaghara+ ma nyere ha aka. Kwụọkwa onye ọ bụla ụgwọ otú o si kpaa àgwà,+ n’ihi na ị ma obi onye ọ bụla (n’eziokwu, ọ bụ naanị gị ma obi ndị mmadụ).+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:39 Teta!,7/2011, p. 24
39 biko, nọrọ n’eluigwe ebe i bi+ nụrụ, gbaghara+ ma nyere ha aka. Kwụọkwa onye ọ bụla ụgwọ otú o si kpaa àgwà,+ n’ihi na ị ma obi onye ọ bụla (n’eziokwu, ọ bụ naanị gị ma obi ndị mmadụ).+