1 Ndị Eze 8:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 biko, nọrọ n’eluigwe ebe i bi nụ ekpere ya,+ meekwara ya ihe niile ọ na-arịọ gị, ka ndị niile nọ n’ụwa wee mara aha gị, na-atụkwa egwu gị+ otú ndị Izrel bụ́ ndị gị na-eme, ka ha wee marakwa na m rụrụ ụlọ a ka a nọrọ na-eto aha gị. 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:43 Ụlọ Nche,8/1/2011, p. 27
43 biko, nọrọ n’eluigwe ebe i bi nụ ekpere ya,+ meekwara ya ihe niile ọ na-arịọ gị, ka ndị niile nọ n’ụwa wee mara aha gị, na-atụkwa egwu gị+ otú ndị Izrel bụ́ ndị gị na-eme, ka ha wee marakwa na m rụrụ ụlọ a ka a nọrọ na-eto aha gị.