1 Ndị Eze 8:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 anya emechaakwa doo ha ebe ahụ a dọọrọ ha n’agha laa,+ ha alọghachikwute gị+ ma rịọ gị ka i meere ha amara n’obodo ndị dọọrọ ha n’agha,+ ha asịkwa, ‘Anyị emehiela, anyị emejọọla, anyị akpaala àgwà ọjọọ,’+
47 anya emechaakwa doo ha ebe ahụ a dọọrọ ha n’agha laa,+ ha alọghachikwute gị+ ma rịọ gị ka i meere ha amara n’obodo ndị dọọrọ ha n’agha,+ ha asịkwa, ‘Anyị emehiela, anyị emejọọla, anyị akpaala àgwà ọjọọ,’+