48 ha anọrọkwa n’obodo ndị iro ha dọọrọ ha n’agha, jiri obi ha niile na mkpụrụ obi ha niile lọghachikwute gị,+ ha echeekwa ihu n’ụlọ a m rụrụ ka a nọrọ na-eto aha gị, nke dị n’ala i nyere ndị nna nna ha nakwa n’obodo ị họọrọ, rịọ gị ka i nyere ha aka,+