1 Ndị Eze 8:53 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 53 N’ihi na i mere ka ha dị iche, bụrụ ndị nke gị n’ime ndị niile nọ n’ụwa,+ otú gịnwa, bụ́ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, si n’ọnụ Mosis bụ́ ohu gị kwuo mgbe i si n’Ijipt na-akpọpụta nna nna anyị hà.”
53 N’ihi na i mere ka ha dị iche, bụrụ ndị nke gị n’ime ndị niile nọ n’ụwa,+ otú gịnwa, bụ́ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, si n’ọnụ Mosis bụ́ ohu gị kwuo mgbe i si n’Ijipt na-akpọpụta nna nna anyị hà.”