1 Ndị Eze 8:63 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 63 Solomọn chụụrụ Jehova àjà udo.+ Ihe o ji chụọ ya bụ puku ehi iri abụọ na puku abụọ (22,000) nakwa otu narị puku atụrụ na puku iri abụọ (120,000). Otú a ka eze na ndị Izrel niile si nyefee Jehova ụlọ ahụ.+
63 Solomọn chụụrụ Jehova àjà udo.+ Ihe o ji chụọ ya bụ puku ehi iri abụọ na puku abụọ (22,000) nakwa otu narị puku atụrụ na puku iri abụọ (120,000). Otú a ka eze na ndị Izrel niile si nyefee Jehova ụlọ ahụ.+