1 Ndị Eze 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova gwara ya, sị: “Anụla m ekpere gị na arịrịọ ị rịọrọ ka m meere gị amara. Edoola m ụlọ a ị rụrụ nsọ ka a nọrọ na ya na-eto aha m mgbe niile.+ Anya m na obi m ga-adịkwa na ya mgbe niile.+
3 Jehova gwara ya, sị: “Anụla m ekpere gị na arịrịọ ị rịọrọ ka m meere gị amara. Edoola m ụlọ a ị rụrụ nsọ ka a nọrọ na ya na-eto aha m mgbe niile.+ Anya m na obi m ga-adịkwa na ya mgbe niile.+