1 Ndị Eze 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 m ga-eme ka ocheeze nke alaeze gị n’Izrel sie ike ruo mgbe ebighị ebi, otú m kwere Devid nna gị ná nkwa. M sịrị ya, ‘Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye si n’ezinụlọ gị ga-anọ n’ocheeze Izrel.’+
5 m ga-eme ka ocheeze nke alaeze gị n’Izrel sie ike ruo mgbe ebighị ebi, otú m kwere Devid nna gị ná nkwa. M sịrị ya, ‘Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye si n’ezinụlọ gị ga-anọ n’ocheeze Izrel.’+