1 Ndị Eze 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ọ bụrụ na unu na ụmụ unu agbanwee, kwụsị iso m, kwụsị idebe iwu m, kwụsịkwa iso ntụziaka ndị m nyere unu, gaa fewe chi ọzọ dị iche iche ma kpọwara ha isiala,+
6 Ma ọ bụrụ na unu na ụmụ unu agbanwee, kwụsị iso m, kwụsị idebe iwu m, kwụsịkwa iso ntụziaka ndị m nyere unu, gaa fewe chi ọzọ dị iche iche ma kpọwara ha isiala,+