1 Ndị Eze 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 m ga-ala unu n’iyi n’ala a m nyere unu.+ M ga-ebibikwa ụlọ a m ji maka aha m doo nsọ.+ Ndị mba ọzọ niile ga-eji unu mere ihe ọchị,* ha agaghịkwa eji unu kpọrọ ihe.+
7 m ga-ala unu n’iyi n’ala a m nyere unu.+ M ga-ebibikwa ụlọ a m ji maka aha m doo nsọ.+ Ndị mba ọzọ niile ga-eji unu mere ihe ọchị,* ha agaghịkwa eji unu kpọrọ ihe.+