1 Ndị Eze 9:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ụlọ a ga-abụzi ụlọ e bibiri ebibi.+ Onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya na-ele ya, fụọ mkpọrọhịhị, na-asịkwa, ‘Gịnị mere Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú a?’+
8 Ụlọ a ga-abụzi ụlọ e bibiri ebibi.+ Onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya na-ele ya, fụọ mkpọrọhịhị, na-asịkwa, ‘Gịnị mere Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú a?’+