1 Ndị Eze 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A ga-asịkwa ya, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ Jehova bụ́ Chineke ha, onye kpọpụtara ndị nna nna ha n’Ijipt. Ha nabatakwara chi ọzọ dị iche iche, kpọwara ha isiala ma fewe ha. Ọ bụ ya mere Jehova ji mee ka ọdachi a niile dakwasị ha.’”+
9 A ga-asịkwa ya, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ Jehova bụ́ Chineke ha, onye kpọpụtara ndị nna nna ha n’Ijipt. Ha nabatakwara chi ọzọ dị iche iche, kpọwara ha isiala ma fewe ha. Ọ bụ ya mere Jehova ji mee ka ọdachi a niile dakwasị ha.’”+