1 Ndị Eze 9:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Haịram+ eze Taya bunyere Solomọn osisi sida na osisi junipa nakwa ọlaedo ole Solomọn chọrọ,+ Eze Solomọn enye Haịram obodo iri abụọ na Galili. 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:11 Ụlọ Nche,7/1/2005, p. 29
11 Haịram+ eze Taya bunyere Solomọn osisi sida na osisi junipa nakwa ọlaedo ole Solomọn chọrọ,+ Eze Solomọn enye Haịram obodo iri abụọ na Galili.