1 Ndị Eze 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 (O nwere oge Fero bụ́ eze Ijipt gara weghara Giza ma gbaa ya ọkụ, gbuokwa ndị Kenan+ bi n’obodo ahụ. O jikwa ya duo nwa ya nwaanyị, bụ́ nwunye Solomọn, ụlọ.)+
16 (O nwere oge Fero bụ́ eze Ijipt gara weghara Giza ma gbaa ya ọkụ, gbuokwa ndị Kenan+ bi n’obodo ahụ. O jikwa ya duo nwa ya nwaanyị, bụ́ nwunye Solomọn, ụlọ.)+