1 Ndị Eze 9:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 nakwa obodo niile ọ na-akwasa ihe, obodo ndị a na-adọsa ụgbọ ịnyịnya,+ nakwa obodo ndị ndị na-agba ịnyịnya bi. Solomọn rụkwara ihe ọ bụla ọ chọrọ ịrụ na Jeruselem, Lebanọn, na n’obodo niile ọ na-achị.
19 nakwa obodo niile ọ na-akwasa ihe, obodo ndị a na-adọsa ụgbọ ịnyịnya,+ nakwa obodo ndị ndị na-agba ịnyịnya bi. Solomọn rụkwara ihe ọ bụla ọ chọrọ ịrụ na Jeruselem, Lebanọn, na n’obodo niile ọ na-achị.