1 Ndị Eze 9:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 ma ụmụ ha ma ụmụ ụmụ ha ndị fọrọ n’ala ha, ndị ndị Izrel na-enwebeghị ike ibibi, Solomọn manyere ha ka ha na-agbara ya ohu ruo taa.+
21 ma ụmụ ha ma ụmụ ụmụ ha ndị fọrọ n’ala ha, ndị ndị Izrel na-enwebeghị ike ibibi, Solomọn manyere ha ka ha na-agbara ya ohu ruo taa.+