22 Ma, o nweghị onye Izrel ọ bụla Solomọn kpọọrọ ka ọ na-agbara ya ohu,+ n’ihi na ọ bụ ha bụ ndị agha ya, ndị na-ejere ya ozi, ndị o mere ndị isi, ndị na-esote ndị isi agha ya, na ndị isi nke ndị na-agba ụgbọ ịnyịnya ya nakwa ndị isi nke ndị na-agba ịnyịnya ya.