1 Ndị Eze 9:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Eze Solomọn rụkwara ọtụtụ ụgbọ mmiri n’Iziọn-giba,+ nke dị nso n’Ilọt, n’ụsọ Oké Osimiri Uhie, n’Ịdọm.+
26 Eze Solomọn rụkwara ọtụtụ ụgbọ mmiri n’Iziọn-giba,+ nke dị nso n’Ilọt, n’ụsọ Oké Osimiri Uhie, n’Ịdọm.+